Ngwaa (Verbs)
*Verb* - answer*Ngwaa*
Ngwaa helps to express action. (okwu na egosi omume ihe). - answerE.g. Ọ bere akwa.
Ọ gbara oso.
Ha tiri mkpu.
Ngwa na egosi odidi - answerdika: Ọ di ocha.
Ọ jiri oji di egwu.
Ọ chara puo....
Ọ mara mma.
Ọ joro njo.
Ọ pere mpe.
'Ngwaa' helps to make a sentence complete. It can stand-alone and make sense -
answere.g, Bia, Gaa, gbawa, Tie, Jee, Ejeela. etc
- It begins with mgbochiume
- e.g Bia
Words are formed from ngwaa - answer- Je: ejije, njem, ije
- Go: ogigo, ego, igo
-ga is used to make future expressions, ( na egosi ndinihu) - answer- Ọ ga-abia echi
- Ọ ga-echu mmiri
- Uche ga-eri nri
- Peter ga -agba oso
-na continuous tense ( na egosi ndigide/o na -abia ugbu a ) - answer- Ọ na -eje ahia
- Ọ na-agba oso
- Ngozi na-eti ya ihe
- Okeke na-egbu anu
Past tense- ndinaazu - answer- e.g Lara, gara, rara, guru, kpara, kpere
- Ọ jere ahi
- Ọ gburu ehi
- Ọ gara ahia
- Ọ biara mba
To eat - answeriri nri
To draw - answerise